1 Ndị Eze 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ben-hedad gere Eze Esa ntị wee ziga ndị isi ndị agha ya, ha agaa lụso obodo ndị dị n’Izrel agha, bibie Aịjọn,+ Dan,+ Ebel-bet-meaka, obodo niile dị na Kineret, nakwa obodo niile dị na Naftalaị.
20 Ben-hedad gere Eze Esa ntị wee ziga ndị isi ndị agha ya, ha agaa lụso obodo ndị dị n’Izrel agha, bibie Aịjọn,+ Dan,+ Ebel-bet-meaka, obodo niile dị na Kineret, nakwa obodo niile dị na Naftalaị.