1 Ndị Eze 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma e dere akụkọ ndị ọzọ niile gbasara Esa, ike niile ọ kpara, ihe niile o mere, nakwa obodo ndị ọ rụsiri ike,* n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. Ma mgbe Esa mere agadi, ihe mere ya n’ụkwụ.+
23 Ma e dere akụkọ ndị ọzọ niile gbasara Esa, ike niile ọ kpara, ihe niile o mere, nakwa obodo ndị ọ rụsiri ike,* n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. Ma mgbe Esa mere agadi, ihe mere ya n’ụkwụ.+