1 Ndị Eze 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpa àgwà ka nna ya,+ onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+
26 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpa àgwà ka nna ya,+ onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+