1 Ndị Eze 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe Nedab na ndị Izrel niile nọchibidoro Gibetọn, Beasha nwa Ahaịja, onye ebo Ịsaka, gbaara ya izu, mechaakwa gbuo ya na Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia.
27 Mgbe Nedab na ndị Izrel niile nọchibidoro Gibetọn, Beasha nwa Ahaịja, onye ebo Ịsaka, gbaara ya izu, mechaakwa gbuo ya na Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia.