1 Ndị Eze 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ozugbo ọ malitere ịchị, o gburu ndị ezinụlọ Jeroboam niile. O nweghị onye na-eku ume n’ezinụlọ Jeroboam ọ hapụrụ. Ọ lara ha n’iyi otú Jehova si n’ọnụ ohu ya bụ́ Ahaịja onye Shaịlo kwuo.+
29 Ozugbo ọ malitere ịchị, o gburu ndị ezinụlọ Jeroboam niile. O nweghị onye na-eku ume n’ezinụlọ Jeroboam ọ hapụrụ. Ọ lara ha n’iyi otú Jehova si n’ọnụ ohu ya bụ́ Ahaịja onye Shaịlo kwuo.+