1 Ndị Eze 15:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Beasha nwa Ahaịja nọ na Teza malite ịchị Izrel niile. Ọ chịrị afọ iri abụọ na anọ.+
33 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Beasha nwa Ahaịja nọ na Teza malite ịchị Izrel niile. Ọ chịrị afọ iri abụọ na anọ.+