1 Ndị Eze 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “M si n’ájá kpọlite gị ma mee gị onye ndú ndị Izrel bụ́ ndị m.+ Ma i bidoro na-akpa àgwà ka Jeroboam, meekwa ka ndị Izrel bụ́ ndị m mehie, mmehie ha akpasuokwa m iwe.+
2 “M si n’ájá kpọlite gị ma mee gị onye ndú ndị Izrel bụ́ ndị m.+ Ma i bidoro na-akpa àgwà ka Jeroboam, meekwa ka ndị Izrel bụ́ ndị m mehie, mmehie ha akpasuokwa m iwe.+