1 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ikpeazụ, Beasha nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya na Teza,+ Ịla nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.
6 N’ikpeazụ, Beasha nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya na Teza,+ Ịla nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.