1 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova sikwa n’ọnụ Jihu onye amụma, nwa Hanenaị, kwuo ihe ga-eme Beasha na ezinụlọ ya. Ihe mere Jehova ji kwuo ihe a bụ n’ihi ihe ọjọọ niile o mere, nke kpasuru ya iwe, otú ndị ezinụlọ Jeroboam mere, nakwa n’ihi na o gburu Nedab.*+
7 Jehova sikwa n’ọnụ Jihu onye amụma, nwa Hanenaị, kwuo ihe ga-eme Beasha na ezinụlọ ya. Ihe mere Jehova ji kwuo ihe a bụ n’ihi ihe ọjọọ niile o mere, nke kpasuru ya iwe, otú ndị ezinụlọ Jeroboam mere, nakwa n’ihi na o gburu Nedab.*+