-
1 Ndị Eze 16:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mgbe ọ nọ na Teza, n’ụlọ Aza, ṅụgide mmanya, ṅụrọọ anya, Zimraị gbaara ya izu. Zimraị a bụ onyeisi ọkara ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya ya, bụrụkwa onye na-ejere ya ozi na onye na-elekọta ezinụlọ ya.
-