1 Ndị Eze 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Zimraị batara ebe ahụ ọ nọ gbuo ya+ n’afọ nke iri abụọ na asaa n’ọchịchị Esa eze Juda. Ọ nọchikwara ya, malite ịchị.
10 Zimraị batara ebe ahụ ọ nọ gbuo ya+ n’afọ nke iri abụọ na asaa n’ọchịchị Esa eze Juda. Ọ nọchikwara ya, malite ịchị.