1 Ndị Eze 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ozugbo Zimraị nọdụrụ n’ocheeze ya, malite ịchị, o gburu ndị ezinụlọ Beasha niile. O nweghị nwoke ọ bụla ọ hapụrụ ndụ, ma onye ikwu* ya ma enyi ya.
11 Ozugbo Zimraị nọdụrụ n’ocheeze ya, malite ịchị, o gburu ndị ezinụlọ Beasha niile. O nweghị nwoke ọ bụla ọ hapụrụ ndụ, ma onye ikwu* ya ma enyi ya.