1 Ndị Eze 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe a merenụ bụ n’ihi mmehie niile Beasha na Ịla nwa ya mere, nakwa n’ihi otú ha si mee ka ndị Izrel mehie, fewe arụsị ndị na-abaghị uru, si otú ahụ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+
13 Ihe a merenụ bụ n’ihi mmehie niile Beasha na Ịla nwa ya mere, nakwa n’ihi otú ha si mee ka ndị Izrel mehie, fewe arụsị ndị na-abaghị uru, si otú ahụ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+