1 Ndị Eze 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’afọ nke iri abụọ na asaa n’ọchịchị Esa eze Juda, Zimraị bidoro ịchị ma chịa abalị asaa na Teza. N’oge a, ndị agha Izrel mara ụlọikwuu ka ha lụso Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia, agha.
15 N’afọ nke iri abụọ na asaa n’ọchịchị Esa eze Juda, Zimraị bidoro ịchị ma chịa abalị asaa na Teza. N’oge a, ndị agha Izrel mara ụlọikwuu ka ha lụso Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia, agha.