1 Ndị Eze 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Zimraị hụrụ na ha anọchibidola obodo ahụ, ọ banyere ebe a rụsiri ike n’ụlọ* eze, gbakọta onwe ya na ụlọ ahụ ọkụ.+
18 Mgbe Zimraị hụrụ na ha anọchibidola obodo ahụ, ọ banyere ebe a rụsiri ike n’ụlọ* eze, gbakọta onwe ya na ụlọ ahụ ọkụ.+