1 Ndị Eze 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe a mere ya maka mmehie ndị o mere. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, kpaa àgwà ka Jeroboam, meekwa ka ndị Izrel mehie.+
19 Ihe a mere ya maka mmehie ndị o mere. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, kpaa àgwà ka Jeroboam, meekwa ka ndị Izrel mehie.+