1 Ndị Eze 16:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O ji talent* ọlaọcha abụọ zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima, rụọkwa obodo na ya. Ọ gụrụ obodo ahụ ọ rụrụ Sameria.*+ O si n’aha Shima, onye nwebu ugwu ahụ, nweta aha ahụ.
24 O ji talent* ọlaọcha abụọ zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima, rụọkwa obodo na ya. Ọ gụrụ obodo ahụ ọ rụrụ Sameria.*+ O si n’aha Shima, onye nwebu ugwu ahụ, nweta aha ahụ.