1 Ndị Eze 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ kpara nnọọ àgwà ka Jeroboam nwa Nibat, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie, ha efewe arụsị ndị na-abaghị uru, si otú ahụ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+
26 Ọ kpara nnọọ àgwà ka Jeroboam nwa Nibat, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie, ha efewe arụsị ndị na-abaghị uru, si otú ahụ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+