1 Ndị Eze 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọmraị mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya na Sameria. Ehab nwa ya+ anọchie ya, malite ịchị.
28 Ọmraị mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya na Sameria. Ehab nwa ya+ anọchie ya, malite ịchị.