1 Ndị Eze 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Ehab nwa Ọmraị malitere ịchị Izrel. Ehab nwa Ọmraị nọ na Sameria chịa Izrel+ afọ iri abụọ na abụọ.
29 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Ehab nwa Ọmraị malitere ịchị Izrel. Ehab nwa Ọmraị nọ na Sameria chịa Izrel+ afọ iri abụọ na abụọ.