1 Ndị Eze 16:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ehab nwa Ọmraị mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova karịa ndị niile bu ya ụzọ.+