1 Ndị Eze 16:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’oge Ehab na-achị, Hayel, onye Betel, rụsiri Jeriko ike. Ịtọ ntọala obodo ahụ tara isi Abaịram bụ́ ọkpara ya, itinye ibo ụzọ ya takwara isi Sigọb bụ́ ọdụdụ nwa ya, otú Jehova si n’ọnụ Joshụa nwa Nọn kwuo.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:34 Ụlọ Nche,9/15/1998, p. 21-22
34 N’oge Ehab na-achị, Hayel, onye Betel, rụsiri Jeriko ike. Ịtọ ntọala obodo ahụ tara isi Abaịram bụ́ ọkpara ya, itinye ibo ụzọ ya takwara isi Sigọb bụ́ ọdụdụ nwa ya, otú Jehova si n’ọnụ Joshụa nwa Nọn kwuo.+