1 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ka oge na-aga, mmiri dị na ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na mmiri kwụsịrị izo n’obodo ahụ.