1 Ndị Eze 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O biliziri gawa Zarefat. Mgbe o rutere n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, ọ hụrụ otu nwaanyị isi mkpe nọ ebe ahụ na-akpa nkụ. Ọ kpọrọ ya, sị ya: “Biko, kutetụrụ m mmiri ka m ṅụọ.”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:10 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 13-14
10 O biliziri gawa Zarefat. Mgbe o rutere n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, ọ hụrụ otu nwaanyị isi mkpe nọ ebe ahụ na-akpa nkụ. Ọ kpọrọ ya, sị ya: “Biko, kutetụrụ m mmiri ka m ṅụọ.”+