1 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Onye nke ezi Chineke, gịnị ka m mere gị?* Ị̀ bịara ebe a ka i chetara m mmehie m, gbuokwa nwa m nwoke?”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:18 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 15
18 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Onye nke ezi Chineke, gịnị ka m mere gị?* Ị̀ bịara ebe a ka i chetara m mmehie m, gbuokwa nwa m nwoke?”+