1 Ndị Eze 17:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma Ịlaịja sịrị ya: “Kunye m nwa gị.” O kunyere ya nwa ahụ, ya ekuru ya gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu, bụ́ ebe o bi, nyiwe ya n’àkwà* ya.+
19 Ma Ịlaịja sịrị ya: “Kunye m nwa gị.” O kunyere ya nwa ahụ, ya ekuru ya gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu, bụ́ ebe o bi, nyiwe ya n’àkwà* ya.+