1 Ndị Eze 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Jezibel+ nọ na-egbu ndị amụma Jehova, Obedaya kpọọrọ otu narị (100) ndị amụma zoo ha n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri.) 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:4 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 20
4 Mgbe Jezibel+ nọ na-egbu ndị amụma Jehova, Obedaya kpọọrọ otu narị (100) ndị amụma zoo ha n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri.)