1 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onyenwe m, ọ̀ bụ na a gwabeghị gị ihe m mere mgbe Jezibel nọ na-egbu ndị amụma Jehova, na m zoro otu narị ndị amụma Jehova n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri?+
13 Onyenwe m, ọ̀ bụ na a gwabeghị gị ihe m mere mgbe Jezibel nọ na-egbu ndị amụma Jehova, na m zoro otu narị ndị amụma Jehova n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri?+