1 Ndị Eze 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, Ịlaịja sịrị ya: “Eji m Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye dị ndụ na onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na mụ na ya ga-ahụ taa.”
15 Ma, Ịlaịja sịrị ya: “Eji m Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye dị ndụ na onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na mụ na ya ga-ahụ taa.”