1 Ndị Eze 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ugbu a, kpọkọtara m ndị Izrel niile n’Ugwu Kamel,+ ha na narị ndị amụma Bel anọ na iri ise (450) nakwa narị ndị amụma anọ (400) na-efe ogwe osisi arụsị,*+ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”
19 Ugbu a, kpọkọtara m ndị Izrel niile n’Ugwu Kamel,+ ha na narị ndị amụma Bel anọ na iri ise (450) nakwa narị ndị amụma anọ (400) na-efe ogwe osisi arụsị,*+ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”