1 Ndị Eze 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma m ga-akpọku aha Jehova. Ihe a ga-eji ama Chi nke bụ́ ezi Chineke bụ nke ji ọkụ za.”+ Ha niile asị: “Ihe i kwuru dị mma.”
24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma m ga-akpọku aha Jehova. Ihe a ga-eji ama Chi nke bụ́ ezi Chineke bụ nke ji ọkụ za.”+ Ha niile asị: “Ihe i kwuru dị mma.”