1 Ndị Eze 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ha wee kpụrụ oké ehi e nyere ha, bọkasịa ya, na-akpọku Bel si n’ụtụtụ ruo n’ehihie, na-asị: “Bel, za anyị!” Ma a nụghị olu ọ bụla, o nweghịkwa onye zara ha.+ Ha nọkwa na-awụgharị gburugburu ebe ịchụàjà ahụ ha rụrụ.
26 Ha wee kpụrụ oké ehi e nyere ha, bọkasịa ya, na-akpọku Bel si n’ụtụtụ ruo n’ehihie, na-asị: “Bel, za anyị!” Ma a nụghị olu ọ bụla, o nweghịkwa onye zara ha.+ Ha nọkwa na-awụgharị gburugburu ebe ịchụàjà ahụ ha rụrụ.