1 Ndị Eze 18:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ehihie, Ịlaịja malitere ịkwa ha emo, sị: “Kpọkusienụ ya ike. Unu manụ na ọ bụ chi.+ Ọ ga-abụ na o nwere ihe na-echegbu ya, ma ọ bụkwanụ na ọ gara mposi.* O nwekwara ike ịbụ na ọ na-arahụ ụra, nke na e kwesịrị ịkpọte ya.” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:27 Ṅomie, p. 88 Ụlọ Nche,1/1/2008, p. 20
27 N’ehihie, Ịlaịja malitere ịkwa ha emo, sị: “Kpọkusienụ ya ike. Unu manụ na ọ bụ chi.+ Ọ ga-abụ na o nwere ihe na-echegbu ya, ma ọ bụkwanụ na ọ gara mposi.* O nwekwara ike ịbụ na ọ na-arahụ ụra, nke na e kwesịrị ịkpọte ya.”