1 Ndị Eze 18:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O butekwara nkume iri na abụọ ebe ahụ, nke bụ́kwanụ ole ebo ụmụ Jekọb dị. Jekọb a ka Jehova gwara, sị: “Aha gị ga-abụ Izrel.”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:31 Ṅomie, p. 88-90 Ụlọ Nche,1/1/2008, p. 20
31 O butekwara nkume iri na abụọ ebe ahụ, nke bụ́kwanụ ole ebo ụmụ Jekọb dị. Jekọb a ka Jehova gwara, sị: “Aha gị ga-abụ Izrel.”+