1 Ndị Eze 18:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ịlaịja sịziri ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichikwara ha ozugbo, Ịlaịja akpụrụ ha gaa n’iyi* Kaịshọn,+ gbuo ha ebe ahụ.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:40 Ṅomie, p. 90-91 Ụlọ Nche,1/1/2008, p. 20-21
40 Ịlaịja sịziri ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichikwara ha ozugbo, Ịlaịja akpụrụ ha gaa n’iyi* Kaịshọn,+ gbuo ha ebe ahụ.+