1 Ndị Eze 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ben-hedad+ eze Siria+ chịkọtara ndị agha ya niile, kpọọkwa ndị eze iri atọ na abụọ ọzọ, ha agbara ịnyịnya ha na ụgbọ ịnyịnya ha gaa nọchibido+ Sameria,+ lụsokwa ya agha.
20 Ben-hedad+ eze Siria+ chịkọtara ndị agha ya niile, kpọọkwa ndị eze iri atọ na abụọ ọzọ, ha agbara ịnyịnya ha na ụgbọ ịnyịnya ha gaa nọchibido+ Sameria,+ lụsokwa ya agha.