-
1 Ndị Eze 20:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị ahụ Ben-hedad ziri ozi mechara bịa ọzọ sị Ehab: “Ben-hedad kwuru, sị, ‘M ziri gị ozi, sị: “Ị ga-enye m ọlaọcha gị na ọlaedo gị, kpọnyekwa m ndị nwunye gị na ụmụ gị.”
-