-
1 Ndị Eze 20:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Mgbe eze Izrel nụrụ ihe a, ọ kpọrọ ndị okenye niile nọ n’obodo ya, sị ha: “Biko, lekwanụ otú nwoke a si na-achọ itinye anyị ná nsogbu. O ziteere m ozi ka m kpọnye ya ndị nwunye m na ụmụ m nakwa ka m bunye ya ọlaọcha m na ọlaedo m, mụ ekweta.”
-