-
1 Ndị Eze 20:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ gwaziri ndị ozi Ben-hedad, sị: “Gwanụ onyenwe m bụ́ eze, sị, ‘M ga-eme ihe niile i ziri ohu gị na mbụ. Ma, agaghị m eme nke ugbu a.’” Ndị ozi ahụ lawaziri gaa kọọrọ Ben-hedad ihe ha jetara.
-