1 Ndị Eze 20:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, otu onye amụma gakwuuru Ehab+ eze Izrel, sị ya: “Jehova kwuru, sị, ‘Ị̀ hụrụ ìgwè mmadụ a niile? M ga-enyefe ha n’aka gị taa. Ị ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+
13 Ma, otu onye amụma gakwuuru Ehab+ eze Izrel, sị ya: “Jehova kwuru, sị, ‘Ị̀ hụrụ ìgwè mmadụ a niile? M ga-enyefe ha n’aka gị taa. Ị ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+