1 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ha gburu ndị iro ha. Ndị Siria wee gbaa ọsọ,+ ndị Izrel achụwa ha. Ma Ben-hedad bụ́ eze Siria rịgooro n’ịnyịnya gbaa ọsọ, ya na ụfọdụ ndị na-agba ịnyịnya.
20 ha gburu ndị iro ha. Ndị Siria wee gbaa ọsọ,+ ndị Izrel achụwa ha. Ma Ben-hedad bụ́ eze Siria rịgooro n’ịnyịnya gbaa ọsọ, ya na ụfọdụ ndị na-agba ịnyịnya.