1 Ndị Eze 20:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara, onye amụma+ bịakwutere eze Izrel, sị ya: “Lawa, mee ka ndị agha gị sikwuo ike. Mara ihe ị ga-eme,+ n’ihi na ná mbido afọ ọzọ, eze Siria ga-abịa ịlụso gị agha.”+
22 Mgbe e mechara, onye amụma+ bịakwutere eze Izrel, sị ya: “Lawa, mee ka ndị agha gị sikwuo ike. Mara ihe ị ga-eme,+ n’ihi na ná mbido afọ ọzọ, eze Siria ga-abịa ịlụso gị agha.”+