1 Ndị Eze 20:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Meekwa ihe a: Jiri ndị gọvanọ dochie ndị eze niile,+ ka ọ bụrụ ha ga na-edu ndị agha.