1 Ndị Eze 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye nke ezi Chineke gara gwa eze Izrel, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Ndị Siria sịrị: “Jehova bụ Chineke ugwu, ọ bụghị Chineke ala dị larịị.” N’ihi ya, m ga-enyefe ìgwè mmadụ a niile n’aka gị.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+
28 Onye nke ezi Chineke gara gwa eze Izrel, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Ndị Siria sịrị: “Jehova bụ Chineke ugwu, ọ bụghị Chineke ala dị larịị.” N’ihi ya, m ga-enyefe ìgwè mmadụ a niile n’aka gị.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+