1 Ndị Eze 20:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị fọdụrụ gbara ọsọ gbaga Efek.+ Ma mgbidi ya dakwasịrị puku mmadụ iri abụọ na puku asaa (27,000) fọrọnụ. Ben-hedad gbagakwara obodo ahụ, gaa zoo n’otu akụkụ ọnụ ụlọ dị n’ime ime.
30 Ndị fọdụrụ gbara ọsọ gbaga Efek.+ Ma mgbidi ya dakwasịrị puku mmadụ iri abụọ na puku asaa (27,000) fọrọnụ. Ben-hedad gbagakwara obodo ahụ, gaa zoo n’otu akụkụ ọnụ ụlọ dị n’ime ime.