1 Ndị Eze 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị na-adụ ya ọdụ sịrị ya: “Anyị nụrụ na ndị eze Izrel na-eme ebere.* Biko, ka anyị kee ákwà iru uju n’úkwù, keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. O nwere ike ghara igbu gị.”*+
31 Ndị na-adụ ya ọdụ sịrị ya: “Anyị nụrụ na ndị eze Izrel na-eme ebere.* Biko, ka anyị kee ákwà iru uju n’úkwù, keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. O nwere ike ghara igbu gị.”*+