-
1 Ndị Eze 20:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Onye amụma ahụ gara guzoro otu ebe n’ụzọ, na-eche ka eze pụta. O jikwa ákwà kechie anya ya ka a ghara ịmata ya.