1 Ndị Eze 20:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ọ gwakwara eze, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụrụ igbu nwoke m kwuru ka e gbuo,+ ị ga-eji ndụ gị kwụọ ụgwọ ya,*+ ndị gị ga-anwụkwa, ndị ya adịrị ndụ.’”+
42 Ọ gwakwara eze, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụrụ igbu nwoke m kwuru ka e gbuo,+ ị ga-eji ndụ gị kwụọ ụgwọ ya,*+ ndị gị ga-anwụkwa, ndị ya adịrị ndụ.’”+