1 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ihe ndị a mechara, e nwere ihe merenụ gbasara otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril. Ubi vaịn a dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.
21 Mgbe ihe ndị a mechara, e nwere ihe merenụ gbasara otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril. Ubi vaịn a dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.