-
1 Ndị Eze 21:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ehab gwara Nebọt, sị: “Nye m ubi vaịn gị ka m jiri ya mere ubi akwụkwọ nri, n’ihi na ọ dị nso n’ụlọ m. M ga-enye gị ubi vaịn ka ya mma ka i jiri dochie ya. Ma ọ bụkwanụ, ị chọọ, mụ enye gị ego ole o ruru.”
-